ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha enyere | Deborah ![]() |
aha ezinụlọ ya | Willis ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Febụwarị 1948 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Philadelphia ![]() |
nwa | Hank Willis Thomas ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto, historian, art historian ![]() |
onye were ọrụ | New York University, Óbá akwukwo nke goomenti di na New York ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | City College of New York, The University of the Arts, Pratt Institute, George Mason University ![]() |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika ![]() |
Ọrụ ama ama | Envisioning Emancipation: Black Americans and the End of Slavery ![]() |
Archive na | Stuart A. Rose Manuscript, Archives, and Rare Book Library, Schomburg Center for Research in Black Culture ![]() |
Onye òtù nke | American Academy of Arts and Sciences ![]() |
Ihe nrite | Guggenheim Fellowship, MacArthur Fellows Program, Anonymous Was A Woman Award, NAACP Image Award for Outstanding Literary Work, Nonfiction ![]() |
akụkọ ihe ngosi | Woodmere Art Museum, Carnegie Museum of Art ![]() |
webụsaịtị | https://debwillisphoto.com/home.html ![]() |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Charles L. Blockson Afro-American mkpokọta, Studio Museum in Harlem ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
omenkà faịlụ na | Philadelphia Museum of Art Library and Archives ![]() |
Deborah Willis (amụrụ n'ọnwa Febụwarị 5, n'afọ 1948) bụ onye Afrịka-Amerịka na-ese ihe ugbua, onye na-ese foto, onye nlekọta foto, ọkọ akụkọ ihe mere eme, onye edemede, na onye nkuzi.[1] N'ime ihe nrite na nsọpụrụ ya, ọ bụ MacArthur Fellow 2000. Ugbu a, ọ bụ Prọfesọ na Onye isi oche nke Ngalaba Foto na ọsise na Tisch School of the Arts nke Mahadum New York .[2]
A mụrụ Deborah Willis na Philadelphia, Pennsylvania nye Ruth na Thomas Willis n'ọnwa Febụwarị 5, afọ 1948. Willis bụ nne onye na-ese ihe Hank Willis Thomas. Nna ya bụkwa onye na-ese foto, mmekọrịta ezinụlọ ya pụtara ìhè na ọrụ dịka Daddy's Ties: The Tie Quilt II (1992), na Progeny: Deborah Willis na Hank Willis Thomas (2009).[1]
Asambodo Wilis gụnyere B.F.A. na foto site na Philadelphia College of Art n'afọ 1975; M.F.A. na foto site na Pratt Institute n'afọ 1979; M.A. na akụkọ ihe mere eme site na City College nke New York na 1986; na Ph.D. site na Cultural Studies Program nke Mahadum George Mason na 2001.[3][1]
Willis enwetala ọtụtụ onyinye na nsọpụrụ, gụnyere:
Dị ka onye na-ese ihe na onye na-ese foto, Bernice Steinbaum Gallery nọchitere anya Willis na Miami na Charles Guice Contemporary na Berkeley, California. Ihe ngosi ya gụnyere: