ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika ![]() |
aha ezinụlọ ya | Pierce ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1904 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Washington, D.C. ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 27 Mee 1992 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Washington, D.C. ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, curator, omenkà ![]() |
agbụrụ | Ndi Afrika nke Amerika ![]() |
Ihe nrite | Women's Caucus for Art Lifetime Achievement Award ![]() |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Smithsonian American Art Museum ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
omenkà faịlụ na | Smithsonian American Art and Portrait Gallery Library ![]() |
Delilah Williams Pierce (March 3, 1904 - 1992) bụ ónyé Africa America na-ese ihe, onye nlekọta na ónyé nkụzi nke bi na Washington, District of Columbia .[1][2] A maara Pierce nke ọma màkà ịkwado nka ndị Africa America na ihe nlereanya ya na ụdị eserese ya, abstraction.[3]
Otu n'ime ọrụ ya dị na nchịkọta na-adịgide adịgide nkè Smithsonian Museum of American Art.
Otu ọnwa tupu ọnwụ ya na 1992, ọ nwetara akara ugo mmụta nsọpụrụ na Mahadum nke District of Columbia, Washington, DC (DHL). Ọ kwadoro agụmakwụkwọ ọbọdọ.[1]