ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Tunisia, Obodoézè Nà Ofú ![]() |
aha n'asụsụ obodo | ظافر العابدين ![]() |
Aha ọmụmụ | ظافر زين العابدين ![]() |
aha enyere | Zafer ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 26 Novemba 1972 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Tunis ![]() |
Asụsụ obodo | Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee ihe nkiri, omee, oko akuko ihe onyonyo, onye nhazi ndu ihe nkiri, Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
Ebe obibi | Cairo ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Okpukpere Alakụba ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Dhafer L'Abidine (Arabic: , nke a na-akpọkwa Dhaffer L'Abedine, Zafer El-Abedin na Dhafer El Abidine; a mụrụ na 26 Nọvemba 1972) bụ onye Tunisia na-eme ihe nkiri na onye bụbu onye na-agba epeleọkpa.[1]
Dhafer mere ihe nkiri mbụ ya na UK mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na Birmingham School of Acting .[2] Ọ pụtara na Sky One's Dream Team, BBC's Spooks na ITV's The Bill. O mekwara ihe nkiri na "The Mark of Cain" dịka Omar Abdullah na A Hologram for the King .[3] Ọ ghọrọ onye a ma ama na Tunisia mgbe ọ rụchara ọrụ "Dali" na usoro Tunisia a na-akpọ "Maktoub".[4] O mechara sonye na ihe nkiri na mba ndị Arab, ọkachasị na Egypt, UAE na Lebanon gụnyere ihe ngosi na usoro dịka "Taht Al Saytara", "Prince of Poets", na "Arous Beirut"[5]