ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
aha enyere | Dick ![]() |
aha ezinụlọ ya | Cruikshanks ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1874 ![]() |
Ebe ọmụmụ | South Africa ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 17 Maachị 1947 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, onye nhazi ndu ihe nkiri ![]() |
Dick Cruikshanks bụ onye na-eme ihe nkiri na onye nduzi na South Africa. A mụrụ ya na 1874, o wee nwụọ na Machị 3, 1947.[1]
Ọrụ ya gụnyere ihe nkiri ise dị mkpirikpi nke e mere na 1917, atọ n'ime ha bu ndị na-eme ihe nkiri Africa mere ya.[2]