ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Mali ![]() |
aha ezinụlọ ya | Diawara ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Jenụwarị 1985, 1988 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Hamdallaye ![]() |
nwanne | Nare Diawara, Lamine Diawara ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | center ![]() |
onye nsonye òtù egwuregwu | Cavigal Nice Basket ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
Diéné Diawara (amụrụ n'afọ 1988) bụ onye Mali na-agba bọọlụ basketball na Limoges ABC nke French Ligue Féminine de Basketball . Diawara na-asọ mpi maka otu egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke mba Mali.[1] Na FIBA Africa Championship maka umunwaayi na afọ 2007 na Senegal, o nyeere ndị otu ya aka imeri asọmpi ahụ, na-eme ka ọ ruo eru maka Basketball na afọ 2008 Summer Olympics. Diawara bụkwa onye kachasị rebounder nke asọmpi ahụ. Ọ bụ nwanne nwanyị Lamine Diawara na Nare Diawara.