Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | airline ![]() |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 1983 ![]() |
aha gọọmenti | EAS Airlines ![]() |
mba/obodo | Naijiria ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Lagos ![]() |
Isi ọgbaka | EAS Airlines ![]() |
nwere enyemaka | EAS Airlines ![]() |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Lagos ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee ![]() |
dissolved, abolished or demolished date | 2006 ![]() |
webụsaịtị | http://eas-eg.com/ ![]() |
ICAO airline designator | EXW ![]() |
EAS (Executive Airlines Services) Airlines bụ ụlọ ọrụ ụgbọ elu dị na Lagos, Nigeria. Isi ụlọ ọrụ ya bụ Murtala Mohammed International Airport, Lagos.[1]
N'ọnwa Julaị afọ 2006, e jikọtara ụlọọrụ ụgbọ elu ahụ na Fleet Air Nigeria Limited, wee guzobe Nicon Airways nke nọrọ naanị obere oge.
E guzobere ụlọ ọrụ ụgbọelu ahụ na 23 Disemba 1983.[1]
EAS Airlines rụrụ ọrụ n'ebe ndị a (na Jenụwarị 2005): Abuja, Enugu, Jos, Lagos na Port Harcourt.
Ụgbọelu EAS Airlines gụnyere ụgbọelu ndị a: