ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | Ebele ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 14 Jụn 1948 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Nnewi ![]() |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | injinia ![]() |
onye were ọrụ | Ọrụ gọọmentị Naijiria ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Southampton, University of Nigeria, Archdeacon Crowther Memorial Girls' School, Loughborough University, University College London ![]() |
ogo mmụta | Bachelor of Science, Master nke Nchịkwa Azụmaahịa ![]() |
isi agụmakwụkwọ | civil engineering studies, business administration ![]() |
Ebe obibi | Naijiria ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Ebele Ofunneamaka Okekeaudio onye echiri CFR and OON bụ nwa afọ Nigeria bụ Civil engineer mechaa bụrụ onyeisi ndị [1] . Amụrụ Ebele Ofunneamaka Okeke ka ọnwa June di na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n'afọ1948. [2] [3]
Amụrụ Ebele Okeke ka ọnwa Junu dị na mkpụrụ ụbọchị iri na anọ n'afọ 1948 na Nnewi North, Anambra State, Nigeria. Ọ gụrụ akwụkwọ Sekọndiri na Archdeacon Crowther Memorial Girls' School Elelenwo,Port Harcourt, ebe ọ nwetara asambodo Wayekị.n'afọ 1965. [4] Ọ gara n'ihu gaa University of Southampton, England ebe ọ nwetara asambodo nke 'Bachelor of Science (B.Sc) nasivụlụ ịnjinia n'afọ 1971. [5] O nwetara nzere (PGD) n'ihe gbasara nyochata mmiri si n'ala site na Loughborough University . [6] O gụtakwara digiri diloma ọzọ nke Hydrologyna Hydrogeology site University College London n'afọ 1979. Ọ laghachitere Nigeria wee nweta nzere digiri na Master of Business Administration, MBA site na University of Nigeria, Nsukka n'afọ 2001 [7] [8] N' ọnwa Machị n'afọ 2007, A nyere ya ọkwa dika onye isi ndi ọrụ gọọmentị na-ahụ maka mmiri , ka ọtụtụ ọnwa gachara Gọọmenti nke Nigeria buliri ya n'ọkwa site na ime ya onyeisi ndị ọrụ oyibo niile Nigerian Civil Service, nọ na Nigeria. Nke mere ka ọbụrụ nwaanyị izizi inwetagoro ụdị ọkwa a na Nigeria. [9] Ọ bụ ọkwa onyeisi ndi ọrụ oyibo niile ka ọ nọgidere na ya wee ruo mgbe ọ nara ezumike ọrụ n'afọ 2008 . [10] Ọ so na otu onye na-akwado agamn'ihu nke ọlụ injinia na Nigeria. O bidoro otu ụmụ nwaanyị bi na Abuja bụ injinia a kpọrọ 'Association of Professional Women Engineers of Nigeria' (APWEN). [11] Ọ sokwa otu n'ime mmadụ isii jere nọchite anya ndị lagoro ezumike ọrụ n'afọ 2014 Nigeria's National Conference [12] [13]
ụfọdụ ihe onyinye ọ nwetara gụnyere: