ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ethiopia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Disemba 1996 |
ọrụ ọ na-arụ | sport cyclist |
ụdị egwuregwu | cycle sport |
so na | 2015 in women's road cycling, 2017 in women's road cycling, 2019 in women's road cycling |
Eden Bekele Hailemariam (amụrụ 3 Disemba 1996) bụ onye ọgba ọsọ Etiopia. [1] Ọ gbara n'ọsọ ụzọ ụmụ nwanyị na asọmpi UCI Road World Championship nke afọ 2016, mana ọ gbachaghị ọsọ ahụ. [2] [3]
Isi mmalite: [4]