ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Edmund |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | osee foto, onye nchikota akuko, odee akwụkwọ |
ụdị ọrụ ya | Eluàlà, Slavery, emancipation |
onye were ọrụ | University of Miami |
Ọkwá o ji | associate professor |
ebe agụmakwụkwọ | University of cape coast, University of Guelph, York University |
Ihe nrite | Fulbright Scholarship |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
Edmund Abaka bụ onye na-ese foto na ọkọ akụkọ ihe mere eme nke Africa na Mahadum Miami nke dị na Coral Gables, Florida.[1][2][3]
Ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Cape Coast na Ghana ma nata nzere masta ya na Mahadim Guelph na Canada. Ọ natara nzere PhD ya na Mahadum York na 1998.[4]
Ọ bụ onye ọkà mmụta Fulbright.[5]