Ekuona o bụ otu n'ime ndị isi asatọ nke ndị Akan.[1]
oyiyi nke ndị Ekuona bụ atụ. [citation needed]
Obodo bu ukwu nke Ekuona gụnyere Adansi Berekum, Asokore Mampong Duayaw Nkwanta Asokore, Kokofu Asamang, Afare,Pekyi,Berekum wdg.[2]
- ↑ Ekuona. ASANTEMAN ASSOCIATION. Archived from the original on 2015-07-06. Retrieved on 2015-06-16.
- ↑ twi.bb - Online Twi Dictionary - The Akan People - Abusua. www.twi.bb. Archived from the original on 2015-04-18. Retrieved on 2015-06-16.