ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | New Zealand ![]() |
aha enyere | Elizabeth, Mary ![]() |
aha ezinụlọ ya | Isichei, Allo ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Maachị 1939 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | historian, university teacher, odee uri ![]() |
onye were ọrụ | University of Otago, University of Jos ![]() |
Ọkwá o ji | full professor, professor emeritus ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Victoria University of Wellington, University of Canterbury, Tauranga Girls' College, Nuffield College, University of Oxford ![]() |
academic thesis | Quakers and society in Victorian England ![]() |
Ebe obibi | Naijiria ![]() |
Ihe nrite | Fellow of the Royal Society Te Apārangi ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Elizabeth Allo Isichei (a mụrụ na otu puku afọ narị iteghete ịrị atọ na iteghete (1939) na Tauranga, New Zealand ) bu onye Naijiria odee, onye ọkọ akụkọ ihe mere eme na agụmakwụkwọ . [1] [2] Nne na nna ya bụ Albert (onye ọkà mmụta sayensị ugbo) na Lorna Allo. [2] Na abalị ịrị abụọ na atọ nke ọnwa Julaị na afọ otu puku narị iteghete ịrị isi na anọ (1964) ọ lụrụ Uche Peter Isichei (onye na-ahụ maka ọrịa kemịkalụ) ma ha mụtara ụmụ ise. [2] Na na afọ otu puku narị iteghete ịrị ise na iteghete (1959) o nwetara nzere nke BA ya na Mahadum Canterbury dị na New Zealand, BA [2] Na afọ otu puku narị iteghete na iri ịsịi na otu (1961) ọ gụchara MA na Mahadum Victoria nke Wellington, New Zealand, e ruo na afọ otu puku narị iteghete na iri isii na asaa (1967) ọ mesia PhD na Mahadum Oxford. [2] Ọ bụbu nnukwu ọka mmụta Prọfesọ nke ọmụmụ okpukperechi na Mahadum Otago . [3] Ọ bụrịị nnukwu oka mmụta prọfesọ na ngalaba akụkọ ihe mere eme, Mahadum Jos na Jos, Nigeria kemgbe otu puku afọ narị iteghete na iri asaa na isii (1976). [2] Ọ bụ onye nchịkọta akụkọ izugbe nke Jos Oral History and Literature Texts . [2]
Ọrụ ya na akwụkwọ ya gbadoro ụkwụ na Ụka Kraịst na Afrịka na akụkọ ihe mere eme nke Naijiria karịsịa ndị Igbo . [4]