Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | ụlọ ọrụ ihe nkiri, Ihe nkiri nke Naịjirịa ![]() |
---|---|
ụdịekere | nwanyị ![]() |
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Eniola Badmus ![]() |
Aha ọmụmụ | Eniola Badmus ![]() |
aha enyere | Eniola ![]() |
aha ezinụlọ ya | Badmus ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 7 Septemba 1983 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ijebu Ode ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | omee, brand ambassador, onye nhazi ederede ![]() |
ụdị ọrụ ya | theater arts ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Lagos State University, University of Ibadan ![]() |
ogo mmụta | bachelor's degree ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 ![]() |
Oge ọrụ ya (njedebe) | 2020 ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ihe nkiri | Akpe: Return of the Beast, Omo Ghetto: The Saga, Jénífà ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Eniola Badmus, Audio (a mụrụ n'ụbọchị 7 nke n'ọnwa Septemba, afọ1983), [1] bụ onye na-eme ihe nkiri na Naịjirịa . [2] Ọ bịara pụta ìhè n'afọ 2008 mgbe o gosipụtara na ihe nkiri ahụ Jenifa . [3]
A mụrụ Eniola na Legọs nke Naijiria, ọ gụrụ akwụkwọ praịmarị na ụlọ akwụkwọ sekọndrị na Ijebu Ode [4] Ọ gara Mahadum nke Ibadan ebe ọ gụrụ Theater Arts na mahadum nke Lagos Steeti ebe ọ gụsịrị akwụkwọ nzere masta na Ekọnọmiks . [5]
Ọrụ Eniola na ịbụ onye ọkaibe bidoro n’afọ 2000 ruo n’afọ 2008 mgbe ọ pụtara ihe n'ihe nkiri yoroba abụọ a kpọrọ Jenifa na Omo Ghetto . [6] Ihe nkiri abụọ ahụ nyere aka na ịrị elu ya na ụlọ ọrụ ntụrụndụ nke Naijiria bụ nke hụworo ya na i du ma na nkwado ndị na-eme ihe nkiri na ọtụtụ ihe nkiri yoroba na Bekee . [7] [8]
N;ụbọchị nke iri abuo nke onwa Ọktoba nke afọ 2020, ka anụrụ na Eniola ka agbagburu n’oge ogbugbu Lekki nke ndi ngagharị iwe #EndSARS [9] Kosiladị, ọ gbaghaara asịrị ahụ na ọ nwụọla ma kwuo n'eziokwu na ya anọghị n'oge ngagharị iwe ahụ. [10]
Ndekọ ihe nkiri a ezughi ezu,i nwere ike tinye aka denye ụfọdụ
N'ọnwa Maachị afọ 2016, ka emeputara Eniola dika onye nnochi anya nke ụlọ ọrụ nkwukọrịta Etisalat . [12]
Afọ | Emume onyinye | Nrite | Nsonaazụ | Ref | Rịba ama |
---|---|---|---|---|---|
2010 | 2010 Best of Nollywood Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | - | ||
2011 | 2011 Best of Nollywood Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |||||
2012 | 2012 Best of Nollywood Awards | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||
2014 | City People Entertainment Awards 2014 | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | |||
2014 Golden Icons Academy Movie Awards | Best Comedic Act|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
2015 | 2015 Golden Icons Academy Movie Awards|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | na Akpororo | |||
2015 Black Entertainment Film Fashion Television and Arts | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | - |
Best movie actress city people 2017 Best actress 2018 (Plus size African fashion week)