Oge/afọ mmalite | 2011 ![]() |
---|---|
aha | Entertainment express magazine ![]() |
mba/obodo | Naijiria ![]() |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Oshodi-Isolo ![]() |
asụsụ eji dee ọrụ | English ![]() |
Koodu Nzipu ozi | 102214 ![]() |
webụsaịtị | http://e-expressnigeria.com ![]() |
Entertainment Express bụ akwụkwọ akụkọ Naijiria tọrọ ntọala na Julaị 2011 site n'aka ndị ọkachamara n'ịkọ akụkọ ihe mere eme, ha bu Mike Awoyinfa na pastọ Dimgba Igwe, dabere na fim, egwu na egwuregwu . N'ime ndị ọrụ ọsụ ụzọ ahụ bụ Azuh Amatus (Editor), Femi Salawu, Ameh Comrade Godwin. Akwụkwọ ahụ gbakọtara wee kwaga n'ịntanetị na 2014 ka pastọ nwụsịrị. [1] [2] [3] [4]