ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Jenụwarị 1960 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Abá ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 3 Mee 2010 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Berlin ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | dramaturge, odee uri ![]() |
Asiyaba Irobi (1960-2010) bụ onye Naijiria na-ede uri, onye na-ede egwuregwu, onye na'eme ihe nkiri na onye nkuzi.[1][2][3]
A mụrụ Irobi na 10 Jenụwarị 1960. O nwere Bachelor of Arts na Bekee / Drama na Master of Arts na Comparative Literature na Mahadum Naijiria, Nsukka, Master of Arts in Film and Theatre na Mahadim Sheffield, Sheffield UK na PhD na Theatre Studies na Mahadam Leeds, UK. Ọ kụziri na Mahadum Liverpool John Moores na England na ụlọ akwụkwọ nka nke Tisch, nke Mahadum New York, ma bụrụkwa osote prọfesọ nke International Theatre and Film Studies na Mahadim Ohio, Athens, USA.[4]