ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ester |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20. century |
Ebe ọmụmụ | Naijiria |
ọrụ ọ na-arụ | taekwondo athlete |
ụdị egwuregwu | taekwondo |
Ester Uzoukwu bụ onye Naịjiria na-eme egwuregwu taekwondo na-asompi katigori ndi okenye umu nwanyi. O meriri ma rite ọla ọcha na 2015 All-Africa Games na katigori ndi 73kg.
Ester Uzoukwu meriri ma rite ọla ọcha na 2015 All-Africa Games e mere na Brazzaville, Rịpọbụliiki nke Kọngọ . O sonyere na ihe omume nke 73kg.