ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Jamaikạ |
obodo maka egwuregwu | Jamaikạ |
aha enyere | Fabian |
aha ezinụlọ ya | Taylor |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Eprel 1980 |
Ebe ọmụmụ | Kingston |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
ụdị egwuregwu | footbọl |
otu egwuregwu | Major League Soccer |
Fabian Taylor (amụrụ iri na atọ Eprel 1980) bụ onye na-agba bọọlụ na Jamaica, onye na-agba ugbu a maka Harbour View.
Aha njakiri ya bu Koji, Taylor bidoro ọrụ ya na Jamaica National Premier League na Harbour View FC na 1999. Ọ pụtara dị ka otu n'ime ndị n'agba bọọlụ ofuma na Jamaica, na-eduga league na goolu iri na itoolu n'otu afọ. Ọ hapụrụ klọb ahụ mgbe afọ ise gafere nọrọ afọ 2004 na mgbazinye na MetroStars nke League Mkpa Ịgba Bọọlụ.
N'oge ya na MetroStars, Taylor nwere nsogbu ịchọta oge ịgba n'ihu ọtụtụ mmadụ; ọ bụ ezie na o gosipụtara ike ịgba goolu ya na mbido oge ahụ, ọ bụ ziri ihe gafere ka afọ na-agafe, na-emechi oge ahụ na naanị goolu ise na otu enyemaka na egwuregwu iri abụọ na otu a gbara, naanị asatọ n'ime ha ka o bidoro
Laghachi na [1] Harbour View, ọ bidoro gbawa goolu ọzọ, na-emecha oge 2006-07 dị ka onye nke atọ na chaatị ịgba goolu na goolu iri na ise.
Na Machị 2008, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta afọ atọ na klọb Norwegian Notodden FK. Ọ bịa li ọkara nke oge Adeccoligaen nke afọ 2009 n'ihi ụkwụ ya gbajiri agbaji. N'ụzọ dị mwute, e wepụrụ klọb ahụ na ngwụcha oge 2010. Taylor nwetakwara nsogbu mmerụ ahụ ọzọ maka Notodden FK na 2010, ebe klọb ahụ mechara na nke abụọ na league ụlọ ma ghara inweta nkwalite na Adeccoligaen maka afọ 2011.
[2]'N' onwa Febụwarị afọ 2011, Taylor laghachiri na Harbour View megide Boys Town FC.
Taylor abụwo onye n'agba dị mkpa maka otu mba Jamaica, na-agba bọọlụ iri atọ na itoolu ma na-agba goolu isii kemgbe ọ malitere na otu ahụ na 1999.
Mba | Ụbọchị | Ebe a na-anọ | Onye mmegide | Ihe ruru | Nsonaazụ | Ịsọ mpi |
---|---|---|---|---|---|---|
1. | 19 Mee 2001 | Hasely Crawford Stadium, Port of Spain, Trinidad na Tobago | Barbados | 2–2 | 2–1 | 2001 Caribbean Cup |
2. | August 2, 2002 | Grenada_National_Stadium" id="mwSg" rel="mw:WikiLink" title="Grenada National Stadium">Grenada National Stadium, St. George's, Grenada | Grenada | 1–1 | 1–0 | Ndị nwere omume enyi |
3. | 11 Ọgọst 2002 | George Odlum Stadium, Old Fort, Saint Lucia | Saint Lucia | 2–2 | 3–1 | Ndị nwere omume enyi |
4. | 31 Ọktoba 2002 | Estádio Mateo Flores, Guatemala City, Guatemala | Guatemala | 1–1 | 1–1 | Ndị nwere omume enyi |
5. | 23 Machị 2003 | Jamaica)" id="mwcg" rel="mw:WikiLink" title="Independence Park (Jamaica)">Nnwere Onwe Jamaica, Kingston, Jamaica | Barbados | 1–1 | 2–1 | Ndị nwere omume enyi |
6. | 26 Machị 2003 | Independence Stadium, Kingston, Jamaica | Saint Lucia | 2–2 | 5–0 | 2003 CONCACAF Gold Cup iru eru |
7. | 2 Julaị 2007 | Azadi Stadium, Tehran, Iran | Iran | 1–1 | 1–8 | Ndị nwere omume enyi |
Na January 2019, akpọrọ Taylor onye isi ndị na-agba bọọlụ na Harbour View F.C.[4]