ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Ghana ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Disemba 1993, 1 Jenụwarị 1994 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ghana ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English, Akan language ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | Ochee bọọlụ ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
Fafali Dumehasi (amụrụ na 25 Disemba 1993) bụ onye Ghana na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-edebe goolu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Ghana. Ọ bụ otu n'ime ndị otu na 2014 African Women's Championship. Na klọb, ọ gbara bọọlụ maka ndị uwe ojii Accra na Ghana.[1]