ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha enyere | Fatma ![]() |
aha ezinụlọ ya | Aly ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 3 Febụwarị 1997 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Alexandria ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball ![]() |
ụdị egwuregwu | Basketball ![]() |
Fatma Aly (amụrụ ya na onwa Febụwarị nke ubochi ato, n’afo 1997, na Alexandira) bụ onye Egypt na atu basketball onye na-egwuri egwu n'etiti maka ndi otu Al Ittihad na mba Egypt women's basketball team.[1]
Fatma Aly nọchitere anya Ijipt na afo 2013 mgbe a kpọrọ ya ka ọ bịa n'òtù ndị ntorobịa mba ahụ ka ọ gbaa asọmpi FIBA U16 nke ụmụ nwanyị Afrika. Ọ bụ otu n'ime ndị otu ndị ntorobịa nke mba ahụ na-egwu asọmpi ụmụ nwanyị nke Afrịka nke afọ 2014, 2014 Afrobasket U18 ụmụ nwanyị na asọmpi ụwa nke ụmụ nwanyị nke oge afo 2015. A kpọrọ ya ọzọ ka ọ bụrụ onye otu ndị isi obodo na afo 2015 n'oge Afrobasket ụmụ nwanyị nke afọ 2015, Afrobasquet ụmụ nwanyị nke FIBA nke afọ 2019, Afrobascket-Qualifiers ụmụ nwanyị nke afo 2023 na Afrobasket ụmụ nwanyị nke 2023. [2] [3] [4][5]