ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Felicia |
aha ezinụlọ ya | Eze |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Septemba 1974 |
Ebe ọmụmụ | Anambara Steeti |
Ụbọchị ọnwụ ya | 31 Jenụwarị 2012 |
Ebe ọ nwụrụ | Anambara Steeti |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics |
Felicia Eze Audio amụru na 27 Septemba afọ 1974 ruọ 31 Jenụwarị afọ 2012) [1] bụ onye egwuregwu bọọlụ Naijiria. Ọ zọrọ asọmpi Naịjirịa na asọmpi Olympics nke afọ 2004 . [2] Eze nwụrụ na 31 Jenụwarị afọ 2012 na Anambra Steeti ka ọ rịachara obere ọrịa, ọ dị afọ iri atọ na asaa. [3]