Filomena Clarice Steady (nke bụbu Filomina Chioma Steady) bụ onye ode akwụkwọ na mba Sierra Leone dabere na United States bụ ọkachamara na njikọta nke ịkpa ókè agbụrụ na mmekọahụ.
Steady was born in Sierra Leone,[1] studied in the US and England, and currentlyTempleeti:When lives in the US.[2]
O nwere nzere bachelọ na Mahadum Smith, nzere masta na Mahadum Boston, yana PhD na social anthropology na Mahadum Oxford.[2][3]
Steady rụrụ ọrụ dị ka prọfesọ na dịka onye nduzi ọmụmụ ụmụ nwanyị na Mahadum California State, Sacramento . [3] N'afọ 1992, ọ kwụsịrị ọrụ na mahadum wee rụọ ọrụ dị ka onye ndụmọdụ dị elu maka ụmụ nwanyị na okike na United Nations.[3] O mechara rụọ ọrụ na Wellesley College ebe o nwere utu aha Prọfesọ Emerita nke Africana Studies ugbu a.[2]
A maara Steady maka ọrụ ya na-egosi njikọ dị n'etiti ịkpa ókè agbụrụ na ịkpa ókè nwoke na nwanyị, [1] na maka ịkwado maka "mmadụ nwanyị" nke gụnyere ikike na mkpa ụmụaka yana ụmụ nwanyị.[4]
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name ":2" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name ":1" defined multiple times with different content