ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Adedamola Adefolahan ![]() |
Aha ọmụmụ | Adedamola Adefolahan ![]() |
aha enyere | Adedamola ![]() |
aha ezinụlọ ya | Adefolahan ![]() |
aha pseudonym | Fireboy DML ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Febụwarị 1995, 5 Febụwarị 1996 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Ogun ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa, Asụsụ Yoruba ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | singer-songwriter ![]() |
ụdị ọrụ ya | ǹkà ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Obafemi Awolowo University ![]() |
Ebe obibi | Lagos ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012, 2012 ![]() |
agbụrụ | Ndi Yoruba ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | Efefe Kraịst ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ngwa egwu | music ![]() |
diskografi | Afro ![]() |
Ọrụ ama ama | Laughter, Tears and Goosebumps ![]() |
Onye òtù nke | YBNL ![]() |
ụdị | R&B dị ugbu a, Afrobeat ![]() |
akara ndekọ | YBNL Nation, Empire Distribution ![]() |
Ihe nrite | City People Entertainment Awards, Soundcity MVP Awards Festival, The Headies, All Africa Music Awards ![]() |
ahọpụtara maka | The Headies, Soundcity MVP Awards Festival, African Entertainment Awards USA, NAACP Image Awards ![]() |
webụsaịtị | https://fireboydml.com/ ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
Templeeti:Infobox musical artist Fireboy DML
Fireboy DML na Wazobia Max TV na-akparịta ụka na Machị 2019
Nkọwa Onwe
Aha Adedamola Adefolahan
Amaara ya dịka Fireboy
Amụrụ 1996/1997
Ogun Steeti, Naịjirịa
Nkenụụdị Afurobiiti, R&B
Aka ọrụ
Otii egwu
Odee egwu
Afọ ọ nọ ọrụ 2012-ugbua
Lebeelụy YBNL Nation, Empire Distribution
Ndi egwu Olamide
Website fireboydml.com
Adedamola Adefolahan (amụrụ n’afọ 1996/1997), [1] amaara nke ọma dịka Fireboy DML, bụ onye na-eti egwu na onye na-ede egwu na Naịjirịa . [2] O binyere aka na YBNL Nation, ụlọ ndekọ egwu nọrọ onwe ya bụ nke onye na-akụ egwu Naịjirịa bụ Olamide guzobere . Studio Abọm izizi ya bụ Laughter, Tears and Goosebumps pụtara na 2019. O meriri "Listener's Choice ma họpụta ya maka egwu nke afọ maka "Jealousy" na mmemme 2020 Soundcity MVP .
Fireboy DML toro na Abeokuta ma bụrụkwa onye otu ndị otu ukwe nke ụka ya. [3] Ọ bịara nwee mmasị na egwu mgbe ọ na-agụ akwụkwọ na Mahadum Obafemi Awolowo. Egwu ya bụ "Jealous" nke buputere ya, pụtara mbụ na YBNL Nation abọm Ntikọ YBNL Mafia Family (2018), tupu eweghachi ya na 25 Machị 2019. [4] [5] E ji ngwa egwu ndịa bụ jita, ịgba ọmenala na ndị mmadụ; ọ na-agwakọta egwu ndị Afrịka na ihe ndị dị na mba na egwu mkpụrụ obi. Ọ bụ Cracker Mallo mepụtara "Jealous" ma ọ bụ maka ịhụnanya na mmetụta mgbagwoju anya nke ịhụnanya. Ihe nkiri maka "Jealous" bụ Director K duziri ya.
Na 14 Juunu 2019, Fireboy DML wepụtara egwu ịhụnanya "What if I say". [6]. Ọ bụ pheelz rụpụtara ya [7] Ihe nlere anya nke “What if I say” bụ TG Omori duziri ya. Na 1 Ọgụstụ 2019, Fireboy DML wepụtara otu egwu "King" n'ime ya, ọ na-ekwupụta uru ọ bara maka mmasị ịhụnanya ya. [8] [9] VG egwu na-esonye "King" bụ TG Omori duziri ya ; o gosiri na ihe onyonyo Fireboy na mmasi ihunanya ya na Rolls Royce e ji fụlawa dozie, ya na kwa ebe ọ na-eti egwu na ihe ngosi ndị nlereanya na-aga ije.
Fireboy DML wepụtara abọm studio izizi ya Laughter, Tears and Goosebumps na 29 Nọvemba 2019. E bu ụzọ hazie ka e wepụta ya na 25 Nọvemba. [10] Egwú di na abọm ahụ bụ akara nke R&B na nke ịhụnanya na mmekọrịta mmadụ na ibe ya site na ịde egwu . LTG mejupụtara egwu iri na atọ ma ọ nweghị onye omenkà ọbula ya na ya tikọrọ egwu; ọ kpokọtara ihe karịrị nde isii na Spotify ụbọchị nke atọ ka wepụtachara ya. [11] [12] Ọ natara ntụle dị mma maka egwu ya site na ndị na-akatọ egwu, mana akatọchara ya n'ihi na akpọrọ ya ndekọ "Afuro-Laịf" karịa ọba egwu R&B. LTG bụ ndị egwu ewepụtara bụ ihe kwadoro ya "Jealous" "What if I say" na "King". [13]
Na Ọgụstụ 17, 2020, Fireboy wepụtara usoro egwu abọm ya ọzọ, 'Apollo. [14]
Fireboy DML akpọwo Jon Bellion, Passenger na Wande Coal dị ka ndị ọgbara ọhụrụ ọ na-elegara anya. [3]
Fireboy DML na-akọwa ụda ya dị ka "Afro-Life" wee kwuo na ọ na-ede egwu ndị na-ege ntị nwere ike ịkọ. [3] Alphonse Pierre nke Pitchfork kọwara ụda ya dị ka "egwu nwayọ" wee kwuo na ọ "na-akọ akụkọ banyere ịhụnanya na usoro nhazi nke "Hallmark Christmas romance". [15]
Na 2020, a gụnyere egwu Fireboy DML na egwu FIFA 21. [16]
Afọ | Emume onyinye | Nrite | Onye nnata | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2019 | The Headies | Na-esote onye a gga-elegara anya | Ya onwe ya|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [19] | |
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||||
Egwu nke Afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||||
City People of Music Awards | Ọkacha mara nke Afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [20] | ||
Kacha nkwa nke Afọ | Ya onwe ya |style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||||
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | |||||
2020 | Soundcity MVP Awards Festivals | Egwu nke Afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [21] | |
Nhọrọ nke Ndị Na-ege Ntị | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||||
MVP ohuru kacha mma | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara |
ref>Fireboy, Burna Boy and Rema feature on FIFA 21 soundtrack. Retrieved on 29 September 2020.