ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
obodo maka egwuregwu | Naijiria ![]() |
aha enyere | Florence ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ajayi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Eprel 1977 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Akure ![]() |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere ![]() |
Ụcha ime anya | agba aja aja ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2008 Summer Olympics, 2000 Summer Olympics ![]() |
Florence Kikelomo Ajayi Audio bụ onye na - agbachitere Naịjirịa eguregwu bọọlụ, [1] na-agbakwa bọọlụ ugbu a na Dínamo Guadalajara na ngalaba nke abụọ nke Spanish. [2]
Ajayi bidoro ọrụ ya na Nigerian Championship maka Koko Queens, Rivers Angels, Jagede Babes na Pelican Stars. Mgbe ọ gbachara 1999 World Cup ọ bịanyere aka na 1.FFC Niederkirchen na German Bundesliga, ebe ọ nọrọ oge abụọ. Mgbe ọ laghachiri Naịjirịa, ọ gbara bọọlụ maka ndị uwe ojii na Bayelsa Queen ruo n’afọ 2008 mgbe ọ kwagara na Tianjin Teda nke Chinese Super Leaguena otu ndị Super League . Na 2010, ọ laghachiri na European leagues mgbe otu afọ gachara, nọrọkwa na-egwuri egwu na-aga nke ọma maka Krka Novo Mesto na Slovenia, Pogoń Szczecin na Poland na Dínamo Guadalajara na ọkwa nke Spanish abụọ. [3] [4] [5]
Dika otu onye n'ime ndi Nigerian national team, onwetara mmeri ise na African Championship site n’agbata 1998 na 2006, ma sorokwa na 1999 na 2003 World Cups [6] na 2000 na 2008 [7] Summer Olympics. Ọ jere ozi dị ka onyeisi ndị otu egwuregwu umunwanyị nke Nigeria . [8]