Florence Ita Giwa

Florence Ita Giwa
mmádu
Akụkụ nkeNigerian senators of the 4th National Assembly Dezie
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereFlorence, Ita Dezie
aha ezinụlọ yaGiwa Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya19 Febụwarị 1946 Dezie
Ebe ọmụmụȮra Cross River Dezie
Dị/nwunyeDele Giwa Dezie
Asụsụ obodoAsụsụ Kalabari Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jionye otu ndi omeiwu nigeria Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịPeople's Democratic Party Dezie

Florence Ita Giwa Audio  (onye amụrụ na ụbọchi iri na-itolu na ọnwa nke abụọ na-afọ 1946) aghọrọ ya dika onye ome-iwu na-anọchi anya gburu-gburu Cross River South Cross River State, Nigeria. na mbido  Republik nke anọ na Naijiria, ọ bụ onye otu  ndọrọ-ndọrọ ọchichi All People's Party (APP). Ọnọrọ na-oche malite na ọnwa nke ise na-afọ 1999 ruo na ọnwa nke ise na-afọ 2003.[1]

Amụrụ Ita-Giwa na-ụbọchi iri na-itolu,ọnwa nke abụọ na-afọ 1946 na obodo Atabong, Bakassi LGA na steeti Cross River, ọ gụrụ na ụlọ akwụkwọ  Kilburn Polytechnic nke di na London, United Kingdom.[2] ọ bụrụ onye nọọsụ, mecha bụrụ onye nnọchite anya ụlọ ọrụ Beecham pharmaceutical, wee banye-kwa na Standall Pharmaceutical ebe ọnọchitere anya steeti Lagos.[3] Ọ lụrụ  Dele Giwa, onye nhazi akwụkwọ nke Newswatch magazin. Ha lụrụ nani ọnwa iri, tupu Dele Giwa alụọ Olufunmi Olaniyan, onye lụrụ ya ruo mgbe ọnwụrụ 1986.[4]

Ita-Giwa tinyere aka na ndọrọ-ndọrọ ọchichi wee pụta dika onye isi-oche NRC na steeti Delta. Mgbe emesiri, a hoputara ya dika onye otu gọọmentị etiti malite  na-afọ 1992 ruo na 1993,[5] ọ so na commitee na-ahụ  maka nkpochapụ nke mgbakọ na- eme ihe ike malite na afọ 1994-95. Ọ malitere itinye aka na ihe omume Bakassi, ebe oritere aha "Mama Bakassi". Ahọpụtara Ita-Giwa dika onye ọka-iwu na anọchite anya gburu gburu Cross River South na ọnwa April na afọ 1999 ahọpụtakwara ya dika na commitee na- ahụ maka iwu na usoro,gburu gburu ebe obibi,ihe mba-ọzọ, ụmụ-nwanyi, and was appointed to committees on Rules and Procedures, Environment, Foreign Affairs, Women, Niger Delta, ọgwụ na akwara.[6]

Mgbe ọ hapụrụ ụlọ ome-iwu na afọ 2003, o sonyere ndi otu ndọrọ-ndọrọ ọchichi People's Democratic Party PDP, wee bụrụ onye ndụmọdụ onye isi ala Olusegun Obasanjo na ihe gbasara ụlọ ome-iwu. Na ọnwa ise na afọ 2010 enwere ashịrị na ego furu na akaụntụ kọmitti na-ahụ maka nhazi Bakassi,nke Ita-Giwa dika onye isi, jụrụ ndi Economic and Financial Crimes Commission ka ha nyochaa okwu ahụ.[7]

References

[dezie | dezie ebe o si]
  1. FEDERAL REPUBLIC OF NIGERIA LEGISLATIVE ELECTION OF 20 FEBRUARY AND 7 MARCH 1999. Psephos. Retrieved on 2010-06-18.
  2. Florence Ita Giwa. Online Nigeria. Retrieved on 2010-06-18.
  3. Ruth Osime (2004-03-06). Florence Ita-Giwa: 'I am one of the boys'. ThisDay. Archived from the original on 2005-01-26. Retrieved on 2010-06-18.
  4. Ugochukwu Ejinkeonye (2007-05-31). Florence Ita-Giwa: What Next?. Nigeria Village Square. Retrieved on 2010-06-18.
  5. Encomium Magazine
  6. Congressional Committees. Nigeria Congress. Archived from the original on 2009-11-18. Retrieved on 2010-06-18.
  7. Ladidi Yunisa (25 May 2010). Missing Bakassi Resettlement Funds: Ita Giwa Urges Efcc To Investigate. Galaxy TV. Archived from the original on 2011-07-11. Retrieved on 2010-06-18.