ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Folake |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Folake Olunloyo-Oshinowo bu onye ndọrọ ndọrọ ọchichi na obodo Naịjiriya na onye so na ndi ome iwu nke ala.[1][2]
Olunloyo-Oshinowo na mbu, ọ bu onye nyemaka onye na ekwuchitere ndi ome iwu nke ala onye nke a na akpọ, Alhaji Aminu Waziri Tambuwal, tụpụ o si na otu patị nke ana akpọ Peoples' Democratic Party (PDP) gafere na nke a na akpọ All Progressive Congress (APC).[3]
Echiri Olunloyo-Oshinowo echichi nke Aare Egbe Omo Iyalode; Di ya bu Dr. Tunde Oshinowo.[4]