ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Frank |
aha ezinụlọ ya | Amankwah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Disemba 1971 |
Ebe ọmụmụ | Obuasi |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 1992 Summer Olympics, 1996 African Cup of Nations |
otu egwuregwu | 2. Bundesliga |
Frank Amankwah (amuru 29 Disemba 1971, na Obuasi) bu onye egwu bọọlụ Ghana.
Amankwah bụ onye otu ndị otu ụmụ nwoke nwetara ihe nrite ọla na 1992 Summer Olympics na Barcelona, Spain. Frank Amankwah bi na London ugbua