ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha enyere | George ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 11 Mee 1972 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese, studio artist ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Benin ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L485 ![]() |
George Edozie Audio bụ Onye Ose ihe sitere mba Naịjirịa
Amụrụ George Edozie na uboch iri na otu onwa Mee 1972. Ọ gara ụlọ akwụkwọ elementri nke mahadum, Nsukka, si ya banye ulo akwukwo nke ncheta Washington na Ọnisha . Edozie gụrụ Nkà na Mahadum nke Obodo Benin ebe ọ gụrụ oke nmuta na Esem Ihe na arọ 1996. Obi ma na arụkwa orụ na Lagos, Naịjirịa , dika onye na emepụta ihe onyonyo oge nile.
George Edozie esonyego na otutu ihe ngosi di iche iche n'ime Naịjirịa nakwa mba ofesi. Ufọdụ n'ime ha bụ: " Ndị omenkà isii Egbeda " Oba Ngosi Nkà, Onikan, Lagos, 2002, "Achomacho " French Cultural center, Ikoyi, Lagos, 2004, "inwe ihu madu " Mahadum Pan-African, Lagos, 2006, " A kaleidoskop nke ejiji omenala Nigeria "Abuja, 2009, [1]