ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Gift |
ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Julaị 1984 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2004 Summer Olympics, 2007 FIFA Women's World Cup |
Onyinye Ele Otuwe (amụrụ na 15 Julaị afọ 1984) bụ onye Naijiria n'agba bọọlụ dika onye etiti. Ọ gbara maka 1207 Antalya Spor na ụmụ nwanyi Turkish n'agba bọọlụ nke mbụ. Obu onye otu ndi Naijiria, na-ekere òkè na 2004 Summer Olimpik [1] na 2007 World Cup . [2]
Ọ na-egwuri egwu maka FC Minsk na Belarus na-etinye oge iri itoolụ na asas ma na-atụle ihe mgbaru ọsọ iri atọ na anọ tupu ọ kwaga Turkey na Machị afọ 2017. [3]