Ginigeme Francis Mbanefoh Audio // ⓘ bụ onye nkuzi Naijiria. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke iri na otu nke Mahadum Naịjirịa, Nsukka. [1]Ọ si Eziowelle, Idemili nke di na okpuru ọchichi Anambra State. Ọ nọchiri Umaru Gomwalk na ichi Mahadum nke Naijiria. Ọ batara n'oge a sịrị na mahadum ahụ nọ na nnukwu nsogbu. [2]A n' eto ya maka ịdị nso ya na ebe ndị madụ nọọ ya na nsonye ikike ọnyere ndi nwe obodo ahua. nke mere ka o nweta utu aha ọdịnala site na obodo ya na Kansụl Zonal nke Ndị Ọchịchị Ọdịnala nke Nsukka. [3]Akwụkwọ edemede PhD ya bụ Allocation of Road Funds in Nigeria: An Evaluatio, nke e wepụtara na 1976. [4]Ọ nwụrụ na Febụwarị 8, 2017. E liri ya n'ụlọ ya dị na Eziowelle na Mee 5, 2017, ndị isi si n'akụkụ niile nke mba Naijiria and obodo ndi ozo di iche iche bịara onini ozu ya..