ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Italy ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Gino Strada ![]() |
Aha ọmụmụ | Luigi Strada ![]() |
aha enyere | Luigi ![]() |
aha ezinụlọ ya | Strada ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Eprel 1948 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Sesto San Giovanni ![]() |
Ụbọchị ọnwụ ya | 13 Ọgọọst 2021 ![]() |
Ebe ọ nwụrụ | Honfleur ![]() |
Ụdị ọnwụ | eke na-akpata ![]() |
ihe kpatara ọnwụ | heart failure ![]() |
date of burial or cremation | 13 Ọgọọst 2021 ![]() |
Ebe olili | Campo Verano ![]() |
Dị/nwunye | Teresa Sarti Strada ![]() |
nwa | Cecilia Strada ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy ![]() |
Asụsụ ọ na-ede | Asụsụ mba Italy ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | surgeon, physician writer, onye edemede, peace activist ![]() |
ụdị ọrụ ya | surgery, physiology ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | University of Milan ![]() |
okpukpere chi/echiche ụwa | ekweghị na Chineke ![]() |
ihe omume dị ịrịba ama | funeral ![]() |
Ihe nrite | Right Livelihood Award, Viareggio-Versilia International Prize, Martinetto Award, Q96374425 ![]() |
supported sports team | Inter Milan ![]() |
Gino Strada (21 Eprel 1948 n'ụbọchị 13 Ọgọst 2021) bụ onye dọkịta na-awa ahụ n'agha n'Ịtali, onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ, onye na'ahụ maka udo, na onye guzobere Emergency, otu mba ụwa na-abụghị nke gọọmentị.
A mụrụ Gino Strada n'ụbọchị 21 Eprel 1948 na mpaghara Milan nke Sesto San Giovanni .[1][2] Mgbe ọ gachara Giosuè Carducci lyceum, ọ gụrụ ọgwụ na ịwa ahụ trauma na Mahadum Milan ma gụsịrị akwụkwọ n'afọ 1978, na-ahụ maka ịwa ahụ mberede.[1][2] Mgbe ahụ, ọ gụrụ akwụkwọ ma zụọ dị ka onye dọkịta na-awa ahụ n'obi n'ọtụtụ nnukwu ụlọ ọgwụ na mba ofesi, gụnyere Mahadum Stanford na Mahadum Pittsburgh na United States na Ụlọ Ọgwụ Groote Schuur na Cape Town, South Africa.[2]