ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Greece |
aha enyere | Giorgos |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1958 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Greek |
ọrụ ọ na-arụ | biologist |
ebe agụmakwụkwọ | National and Kapodistrian University of Athens |
Ihe nrite | Goldman Environmental Prize |
Giorgos Catsadorakis bụ onye Greece na-ahụ maka sayensị ihe ndị dị ndụ. E nyere ya ihe nrite Goldman maka ebe obibi n'afọ 2001, maka onyinye ya na nchekwa nke ala mmiri nke Préspa, ya na onye ọkà mmụta ihe ndị dị ndụ Myrsini Malakou. Mgbalị ha dugara na nkwekọrịta n'etiti Gris, Republic of Macedonia na Albania maka iguzobe ogige Préspa dị ka ebe echedoro nke mpaghara ahụ.[1]