ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Naijiria ![]() |
aha n'asụsụ obodo | Grace Apiafi ![]() |
aha enyere | Grace ![]() |
aha gọọmenti | Grace Apiafi ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 27 Novemba 1958 ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | English ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu ![]() |
Ụcha ime anya | brown ![]() |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | discus throw, shot put ![]() |
so na | 1988 Summer Olympics ![]() |
nnọchiaha nkeonwe | L484 ![]() |
Grace Apiafi (onye amụrụ na 27 Nọvemba afọ 1958) bụ onye na - emebu egwuregwu si na Naịjirịa, onye soo na asọmpi shot put and discus. Ọ nọchitere anya ala nna ya ọdịda anyanwụ Afrịka n'afọ 1988 Summer Olimpik na Seoul, South Korea, ebe o ruteghị ngwụcha na asọmpi ọ bụla.
Afọ | Asompi | Ebe | Ọnọdụ | ihe omume | ndetu |
---|---|---|---|---|---|
Representing Naijiria | |||||
1979 | African Championships | Dakar, Senegal | 2nd | Shot put | 13.24 m |
1988 | African Championships | Annaba, Algeria | 1st | Discus throw | 50.60 |
Olympic Games | Seoul, South Korea | 22nd | Shot put | 15.06 m | |
10th (q) | Discus throw | 49.84 m |