ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Rwanda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 10 Disemba 1970 |
Ebe ọmụmụ | Rwanda |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Minister of Agriculture and Animal Resources |
ebe agụmakwụkwọ | Michigan State University, National University of Rwanda |
Ebe obibi | Kigali |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2015 |
Gérardine Mukeshimana bụ onye ọkà mmụta sayensị na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke Rwanda bụ onye jere ozi dị ka Minista nke Ọrụ Ugbo na Ihe Ndị Anụmanụ kemgbe ọnwa Julaị 2014.[1]
A mụrụ Mukeshimana n'ụbọchị 10 Disemba 1970 na mpaghara Huye nke oge a.[1] O nwere nzere injinia ọrụ ugbo na Mahadum Mba nke Rwanda na nzere masta (2001) na PhD (2013) na biotechnology na Mahaduma Michigan State .[2][3] Akwụkwọ edemede doctoral ya bụ "Dissecting the Genetic Complexity of Drought Tolerance Mechanisms in Common Bean (Phaseolus Vulgaris L.)" N'afọ 2012, e nyere ya onyinye 2012 Board for International Food and Agriculture Development (BIFAD) Student Award for Scientific Excellence maka onyinye ya na mmemme ịzụlite bean nke Rwanda.[4][4]