ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 5 Febụwarị 1997 ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | long-distance runner ![]() |
ụdị egwuregwu | egwuregwu ![]() |
so na | 2020 World Athletics Half Marathon Championships ![]() |
Hailemaryam Kiros (amuru 5 Febrụwarị 1997) [1] bụ onye Etiopia na-agba ọsọ ogologo oge . N'afọ 2020, ọ gbara ọsọ n'ọsọ ụmụ nwoke na asọmpi Half Marathon nke mba ụwa nke 2020 emere na Gdynia, Poland. [2] Ihe kacha mma ya na marathon bụ 2:04:41, nke edobere na Paris na 2021.