ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Egypt ![]() |
aha enyere | Hala ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1974 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Cairo ![]() |
Asụsụ obodo | Egyptian Arabic ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Arabic, Egyptian Arabic ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-ahu maka ihe nkiri, onye nhazi ndu ihe nkiri, video installation artist, video artist ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | The American University in Cairo, Goldsmiths, University of London, Rijksakademie van beeldende kunsten ![]() |
Ebe ọrụ | Amsterdam ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1998 ![]() |
Ihe nrite | Abraaj Group Art Prize ![]() |
onye nnọchite anya nwebiisinka | reproduction right not represented by CISAC member ![]() |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Tate, Stedelijk Museum Amsterdam ![]() |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara ![]() |
Hala Elkoussy (amụrụ na 1974) bụ onye Egypt na-ese ihe na onye nduzi ihe nkiri.
A mụrụ Elkoussy na Cairo n'afọ 1974.[1][2]
Ọ natara onyinye Abraaj Capital Art Prize na Dubai n'afọ 2010.[3] E wepụtara ihe nkiri mbụ ya a kpọrọ Cactus Flower, n'afọ 2017.[4][1][5]
A na-edebe ọrụ ya na nchịkọta nke Tate Museum, London, na Art Jameel, Saudi Arabia.[6][7]
<ref>
tag; name "VarietyProfile" defined multiple times with different content