ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Hannah, M. |
aha ezinụlọ ya | Cotton |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1946 |
Ebe ọmụmụ | Jerusalem |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Hebrew, Bekee |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | classical scholar, historian, classical philologist, university teacher |
ụdị ọrụ ya | classical philology, Latin, ákíkó mbu, classical antiquity |
onye were ọrụ | Hebrew University of Jerusalem |
ebe agụmakwụkwọ | University of Oxford |
Onye òtù nke | Academia Europaea |
Hannah M. Cotton-Paltiel (Hibru חנה מ. כותן־פלטיאל) bụ Shalom Horowitz Prọfesọ nke Classics na Mahadum Hibru nke Jerusalem . [1] Ọ bụ onye isi nke ngalaba ochie ya ruo n'afọ 2005. Ọ bụ onye na-eme nchọpụta banyere ederede oge ochie, na onye bụbu onye nchịkọta akụkọ nke Scripta Classica Israelica. Ọ na-akụzi Asụsụ Latịn na akụkọ ihe mere eme Ndị Rom. Ọ lụrụ Ari Paltiel.