Hédi M'henni (Templeeti:Lang-ar; 24 December 1942 – 9 July 2024) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Tunisia. Ọ jere ozi dị ka onye ozi nke ime ime (2002-2004) na onye minista nchekwa (2004-2005) .[1] M'henni nwụrụ na 9 Julaị 2024, mgbe ọ dị afọ 81 .[2]
Republic nke Tunisia:Profaịlụ na akuko ndụ". Bloomberg.com. eweputara 10 julai 2024.