ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Morocco |
aha enyere | Ibtissam |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Disemba 1992 |
Ebe ọmụmụ | Casablanca |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
onye nsonye òtù egwuregwu | AS FAR women, Morocco women's national football team, Al-Ahli Saudi FC |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Ibtissam Jraïdi (Arabic; amụrụ na 9 Disemba 1992) bụ onye Morocco na agba bọọlụ nke na agba ọsọ maka ASFAR na otu ụmụ nwanyị nke Morocco.
Jraïdi gbara ọsọ maka Morocco na ọkwa dị elu n'oge 2018 Iso ntozu Iko Ụmụ nwanyị Afrika (agba nke mbụ).[1]