ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Idowu Philips |
Aha ọmụmụ | Idowu Philips |
aha ezinụlọ ya | Philips |
ụbọchị ọmụmụ ya | 16 Ọktoba 1942 |
Ebe ọmụmụ | Ijebu Ode |
Dị/nwunye | Hubert Ogunde |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba |
ọrụ ọ na-arụ | omee, nurse |
oge ọrụ ya (mmalite) | 1965 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
ihe nkiri | Idowu Philips filmography |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Idowu Philips Audio (amụrụ na 16 October 1942), amaara dị ka Iya Rainbow, bụ ọye Nigerian aka ochie nke actress . [1] [2]
A mụrụ Idowu Philips na 16 Oktoba 1942 na Ijebu Ode, obodo dị na Ogun State, na ndịda ayawụ Nigeria . [3] Ọ gara ụlọ akwụkwọ Africa Methodist na Anglican Modern School maka ụlọ akwụkwọ praịmarị na nke sekọndrị. [4] Aha eji mara ya na ịhe nkiri ọ na eme bu "Iya Rainbow" sitere na "Osumare" (nke pụtara "egwurugwu" na Bekee Bekee), bu aha otu ndị na-eme ihe nkiri nke Sir Hubert Ogunde, onye nwụrụ n'afọ 1990. [5] Idowu Philips rụrụ ọrụ dịka onye enyemaka ahụike na ụlọ ọgwụ nke Nigeria ọtụtụ afọ ma na-eme ihe nkiri na oge ụfọdụ. Idowu bidoro ịrụ soso ọrụ ịhe nkiri mgbe di ya nwụsịrị - Augustine Ayanfemi Phillips (onye ya na ochie nke ụlọ ọrụ ihe nkiri Nigeria bụ Sir Herbert Ogunde rụkọrọ ọrụ ọnụ. O gosiputala otutu ihe nkiri ya na ịhe nkiki Nigeria nke di ka Apaadi, Eru, na Aje ni iya mi na ndi ozo). [6] Idowu nwere umu ise. [7]
Nkwado
Idowu Philips bụ onye nnọchi anya ama ama maka Airtel, ụlọ ọrụ nkwukọrịta okwu. [8] Idowu Philip bụkwa onye nnọchi anya ụnọ ọrụ ndị na arụ ụlọ bu Yotomi , bu atụmatụ nke ochie ihe nkiri Alade Aromire bidoro. [9]