ụdịekere | nwoke ![]() |
---|---|
mba o sị | Niger ![]() |
aha enyere | Idrissa ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Novemba 1979 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Maradi ![]() |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ ![]() |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti ![]() |
ụdị egwuregwu | footbọl ![]() |
so na | 2012 Africa Cup of Nations, 2013 Africa Cup of Nations ![]() |
Idrissa Laouali ( bu onye amụrụ na ọnwa Septemba 11, 1979 na Niger ) bụ onye egwuregwu bọọlụ Niger . Aha njirimara ya bụ Pele.
Ọ gbara bọọlụ na Burkinabe club Rail Club du Kadiogo na AS-FNIS si Niger. Ọ gbara bọọlụ na AS-FNIS na asọmpi klọb Afrịka n'afọ 2003.
Idrissa bụ onye otu na onye isi otu egwuregwu bọọlụ mba Niger.