ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Ifeoma, Christiana |
aha ezinụlọ ya | Nwoye |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Mee 1993 |
ọrụ ọ na-arụ | amateur wrestler |
ụdị egwuregwu | wrestling |
Ifeoma Nwoye (onye amụrụ na mbọchi nke mbu na ọnwa nke ise, Mee na afọ 1993) [1] bụ onye obodo Nigeria na'gba mgba
Nwoye zọrọ asọmpi n'egwuregwu Commonwealth nke afọ 2014 ebe o ritere ọla nchara na ihe mmemme freestyle 55kg . [2]