ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Tobechukwu Ejiofor |
aha pseudonym | Illbliss |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego, rapper, talent manager, omee |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2000 |
ngwa egwu | olu egwụ |
Ọrụ ama ama | King of Boys: The Return of the King |
ụdị | egwu hip hop |
akara ndekọ | The Goretti company, Capital Hill music label |
Ihe nrite | The SMVA for Best Hip-Hop Video |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Templeeti:Infobox musical artist
Illbliss, nke akpọrọ iLLBLISS, bụ onye egwu na-ede egwu / ndekọ hipụ-họpụ nke Naịjirịa, onye na -eme ihe nkiri, onye ọchụnta ego na onye nwe ụlọ ọrụ nchịkwa talentị nke akpọrọ '' The Goretti Company ',[1] [2] ụlọ ọrụ hụrụ maka ịmalite ọrụ nke Chidinma na Phyno, na ndị ọzọ. Amaakwara ya dịka "Oga Boss", ọ natara ọtụtụ nhọpụta na nweta akara ugo, nke ọkachamma na vidiyo Hipụ Họpụ (maka egwu ya "U Go Wound O !!") N'afọ 2008 nke "Soundcity Music Video Awards" . Onyinye e nyere ya bụ onye Amerịka na-eti egwu bụ Nas . N’afọ 2019, ọ pụtara mbụ na ime ihe nkiri. A hụrụ ya na ihe nkiri ndịa:[3]</br> "King of Boys" dịka Odogwu. [4] Abọm izizi ya, "Dat Ibo Boy", nke pụtara na 2009, [5] nke nwere, “Aiye Po Gan! (Enuf Space) ". [6] Ọ wepụtara abọm ọhụrụ na Julaị 2020, "Illy Chapo X" [7]
Afọ | Mmemme | Nrite | Onye nnata | Nsonaazụ | Ref |
---|---|---|---|---|---|
2008 | SoundCity Video Music Awọdụ | The SMVA maka vidiyo Hip-Hop kacha mma | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | [8] | |
2009 | South South Music Awards | SSMA maka vidiyo Kachasị Mma maka "Aiye Po Gan! ( Enuf Space) | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||
2010 | The Headies | Hip Hop World Revelation nke Afọ | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [9] | |
2010 | The Headies | The Headies Maka Abọm Rapụ Kachasị Mma | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
2010 | The Headies | The Headies maka Egwu etikọrọ ọnụ kachasị mma | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | ||
2012 | Ndi NMWA | Kachasị mma vidiyo Hipụ-Họpụ | style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie | ||
2013 | The Headies | The Headies Awọdụ Abọm Rapụ kachasị mma | style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara | [10] |