ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
aha enyere | Ines ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | civil servant ![]() |
Ọkwá o ji | Minister in charge of Cabinet Affairs ![]() |
Ines Mpambara bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Rwanda nke na-eje ozi ugbu a dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara ndị kansụl kemgbe ọnwa Machị 2020.[1]
Ruo mgbe a họpụtara ya, ọ na-eje ozi dị ka onye nduzi nke ndị isi na Ọfịs nke Onye isi ala nke Rwanda ihe karịrị afọ iri.[2] Ọ rụkwara ọrụ na Ministry of Health ebe ọ nọ n'ọkwá dị iche iche, Tupu nke ahụ, ọ rụrụ ọrụ na Mahadum National nke Rwanda dị ka onye nkuzi na onye nduzi nke School of Journalism and Communication.[3][4][5]