Inkanyamba bụ agwọ a mara nke ómá nke a na-ekwu na o bi na ọdọ mmiri dị n'oké ọhịa dị nso na Pietermaritzburg nke dị na ala Howick Falls, South Africa. Ndị Zulu bi n'ógbè ahụ kwenyere na ọ bụ nnukwu agwọ nwere isi ịnyịnya. Ọ bụ ihe e kere eke tọrọ ezigbo ogologo. Nke kachasị arụ ọrụ n'ọnwa nkpomọkụ, e kwenyere na iwe Inkanyamba na-akpata oké ifufe ọtụtụ oge.[1]
Ndị Zulu kwenyere na I jiri anya gị hụ inkanyamba , Na i nwere ike inwu. Ihe na egbuke egbuke anaghị amasị ya , n'ihi na ọ nwere ike iche na mmiri ma ọ bụ ọdọ mmiri ahụ dị ndụ