Ụlọ ọrụ mmepụta ihe | automotive industry |
---|---|
Oge/afọ mmalite | 2007 |
aha njirimara | IVM |
ụdị ọrụ ya | automotive industry |
onye hiwere | Innocent Chukwuma |
mba/obodo | Naijiria |
dị na ngalaba nhazi mpaghara | Anambara Steeti |
ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Nnewi |
asụsụ eji dee ọrụ | Bekee |
ngwaahịa ma ọ bụ ihe emepụtara | ụgbọala, plastic, tire, tricycle |
webụsaịtị | https://www.innosonvehicles.com/ |
interested in | vehicle, plastic |
mpaghara ọrụ | Nnewi |
Ebe mmepụta ụgọala nke Ụlọ ọrụ Innoson . (nke mkpọbiri ya bụ IVM) bụ onye na eimepụta ụgbọala na Naijiria nke isi ụlọ ọrụ ya dị na Nnewi, Anambra. Ọ bụ Chief Innocent Chukwuma Nwala guzobere ya.[1][2][3] A na-akpọ Innoson Vehicle Manufacturing "Pride Of African Road" n'olu bekee.
Dị ka ụlọ ọrụ ahụ si kwuo, a na-emepụta percetị iri asaa ahụ ụgbọala ya n'Naijiria ebe percentị ndị ọzọ si mba Japan , China na Jémanị.[4][5]
N'ime ụdị ụgbọ ala IVM nwere, e nwere Fox nke nwere oche ise na (1.5-litre engine) na Umunwere (2-litra engine) nakwa obere bọsụ a kpọrọ Ụzo.[6]