ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
obodo maka egwuregwu | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Adebukola, Yusuf |
ọrụ ọ na-arụ | weightlifter |
ụdị egwuregwu | weightlifting |
so na | weightlifting at the 2018 Summer Youth Olympics – girls' 58 kg, weightlifting at the 2022 Commonwealth Games – women's 64 kg |
Islamiyat Adebukola Yusuf (amụrụ na abalị atọ n'ọnwa Machị afọ 2003) bụ nwa afọ Naijiria na-ebu ibu, onye na-asọmpi na ụdị 63/64 kilogram ma na-anọchite anya Naijiria n'asọmpi mba ụwa.[1] N'ọnwa Ọgọstụ afọ 2022, o ritere ọla nchara na 2022 Commonwealth Games.[2][3][4]