ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Armenia |
obodo maka egwuregwu | Armenia |
ụbọchị ọmụmụ ya | 28 Novemba 1999 |
Ebe ọmụmụ | Jos |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | FC Urartu |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Ugochukwu Christus Iwu (Armenian: Угочукву Угочукву Кристус Иву; amuru na abalị iri abụọ n'asatọ nke ọnwa iri n'otu, afọ otu puku, nari iteolu na iri iteolu n'iteolu (28 Novemba 1999) bu okacha amara n’egwuregwu bọọlụ na-egwu egwu dika onye na-agbachitere etiti maka Urartu.
N'ọnwa asatọ, afọ puku abụọ na iri n'iteolu (August 2019), Iwu sonyeere Pyunikna nkwekọrịta mbinye ego ogologo oge sitere na Lori.[1]
N'oge ọkọchị n'afọ puku abụọ na iri abụọ (2020), Iwu kwagara Urartu.[2][3]
Iwu mere nke mbụ ya na mba Armenia na abalị iri abụọ n'ise, n'ọnwa atọ, afọ puku abụọ na iri abụọ n'atọ (25 Machị 2023) na UEFA Euro 2024 iru eru, megide Turkey. Ọ gbara bọọlụ ahụ dum.[4]
Na analị iri abụọ n'onwa atọ, afọ, puku abụọ na iri abụọ n'atọ (20 Machị 2023), Ugochukwu Iwu natara nwa amaala Armenia, nke mere ka ọ dịrị ya mfe igwu egwu maka otu mba Armenia.[5]
Club | Season | League | National cupTempleeti:Efn | Continental | Other | Total | ||||||
---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
Division | Apps | Goals | Apps | Goals | Apps | Goals | Apps | Goals | Apps | Goals | ||
Lori | 2017–18 | Armenian First League | 12 | 2 | 0 | 0 | — | 12 | 2 | |||
2018–19 | Armenian Premier League | 29 | 2 | 6 | 3 | — | 35 | 5 | ||||
2019–20 | 7 | 2 | 0 | 0 | — | 7 | 2 | |||||
Total | 48 | 6 | 6 | 3 | 0 | 0 | 0 | 0 | 54 | 9 | ||
Pyunik (loan) | 2019–20 | Armenian Premier League | 14 | 0 | 1 | 0 | 0Templeeti:Efn | 0 | — | 15 | 0 | |
Urartu | 2020–21 | Armenian Premier League | 21 | 2 | 4 | 0 | — | 25 | 2 | |||
2021–22 | 31 | 5 | 3 | 1 | 2Templeeti:Efn | 0 | — | 36 | 6 | |||
2022–23 | 22 | 1 | 1 | 0 | — | 23 | 1 | |||||
Total | 74 | 8 | 8 | 1 | 2 | 0 | 0 | 0 | 84 | 9 | ||
Career total | 136 | 8 | 15 | 4 | 2 | 0 | 0 | 0 | 153 | 12 |
Ndị otu mba | Afọ | Ngwaọrụ | Ihe mgbaru ọsọ |
---|---|---|---|
Armenia | 2023 | 4 | 0 |
Ngụkọta | 4 | 0 |