ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
aha n'asụsụ obodo | Joan Harrison |
aha enyere | Joan |
aha ezinụlọ ya | Harrison |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Novemba 1935 |
Ebe ọmụmụ | East London |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-egwu mmiri |
ụdị egwuregwu | igwu mmiri |
so na | swimming at the 1952 Summer Olympics – women's 100 metre backstroke |
Joan Cynthia Harrison (mgbe e mesịrị Breetzke, amụrụ na 29 Nọvemba na afọ 1935) bụ onye na-egwu mmiri na South Africa lara ezumike nká nke meriri 100m backstroke event na afọ 1952 Olympics.
Nne Harrison bụ onye na-egwu mmiri na nna ya na-egwu rugby. Joan gara Clarendon High School for Girls na East London. Mgbe ọ dị afọ iri na atọ, o nwere ihe ndekọ mba atọ na abụọ dị elu, na utu aha igwu mmiri abụọ dị elu. N'afọ 1950, mgbe ọ dị afọ iri na anọ, ọ meriri 440 yd freestyle na British Empire Games, na-akụ ihe ndekọ egwuregwu gara aga site na sekọnd iri na atọ ma na-emecha sekọnd asaa n'ihu ndị asọmpi ndị ọzọ, a kwupụtakwara na ọ bụ nwanyị na-egwu mmiri nke egwuregwu ahụ. O ritere ihe nrite ọla edo abụọ ọzọ na 1954 British Empire na Commonwealth Games. N'afọ 1982, a nabatara ya n'ime International Swimming Hall of Fame.
Kpọpụta njehie: <ref>
tag with name "ishof" defined in <references>
is not used in prior text.
<ref>
tag with name "sr" defined in <references>
is not used in prior text.Joan Harrison at FINA