ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Kenya |
aha enyere | John, John Paul |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Maachị 2009 |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-akwado ikike mmadụ |
George Paul Oulu a makwaara dị ka Oulu GPO (nwụrụ n'afọ Machị n'ubochí isé, n'afọ 2009) bụ onye Kenya na-ahụ maka ikike mmadụ na onye bụbu osote onye isi oche nke Students Organization of Nairobi University (SONU); ndị nnọchi anya ụmụ akwụkwọ na Mahadum Nairobi .[1] A na-ekwu na ogbugbu ya n'afọ 2009 bụ ọrụ ya n'idekọ ogbugbu ndị uwe ojii.[2][3][3][4]
E nyere Oulu ọrụ dị mkpa banyere ọrụ nyocha n'azụ igbu ndị uwe ojii na Kenya, gụnyere The Cry of Blood - Report on Extra-Judicial Killings and Disappearances, nke WikiLeaks kwupụtara n'ọtụtụ ebe.[5][4][5]
A gbagburu Oulu ma gbuo ya ógè ọ nọ ọdụ na okporo ụzọ na Nairobi n'ọnwa Machị n'ubochí isé, n'afọ 2009, ya na onye ọka iwu na onye guzobere Oscar Foundation, Oscar Kamau Kingara.[3] Mgbe ogbugbu ahụ gasịrị, WikiLeaks kpọrọ oku maka akụkọ ndị akaebe ma kọwaa Kingara na Oulu dị ka "Wikileaks-related senior human rights activists".[2]
<ref>
tag; name "HawaiiFP_WLwriters" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "times" defined multiple times with different content
<ref>
tag; name "Cry_of_Blood" defined multiple times with different content