ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Joseph |
aha ezinụlọ ya | Adefarasin |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Eprel 1920 |
Ebe ọmụmụ | Ijebu Ode |
Ụbọchị ọnwụ ya | 28 Maachị 1989 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye òká ikpe |
ebe agụmakwụkwọ | Igbobi College |
Honourable Justice Joseph Adetunji Adefarasin (24 April 1921[1] – 28 Maachị 1989) bụ onye ọkaiwu Naijiria na onye ọka ikpe High Court. Ọ bụ otu n'ime ụmụ akwụkwọ izizi na kọleji Igbobi, Yaba, Lagos site na 1932 ruo 1939 wee mụọ iwu na Mahadum London site na 1946 ruo 1949.[2][3] Joseph Adefarasin bụ onye ọka ikpe nke abụọ na Lagos site na 1 November 1974 ruo 24 Eprel 1985[1]
Ọ bụ onye isi oche nke International Federation of Red Cross and Red Crescent Societies site na 1977 ruo 1981. Ndị mmadụ Ọ bụ onye Afrịka mbụ nwere ọnọdụ a ma nye ya Henry Dunant Medal, nke bụ ihe nrite kachasị elu nke World Red Cross.
Ọ lụrụ Hilda Adefarasin. Hilda Adefarasin Ha nwere ụmụ ise gụnyere Wale Adefarasin, Bola Adefarasin، Yinka Ogundipe, Michael Adeyemi Adefarasin na Paul Adefarasin. Adefarasin Paul Adefarasin
Templeeti:S-start Templeeti:S-npo Templeeti:Succession box Templeeti:S-end