ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Yoruba |
aha enyere | Joseph |
ụbọchị ọmụmụ ya | 25 Eprel 1904 |
Ebe ọmụmụ | Ȯra Kwara |
Ụbọchị ọnwụ ya | 26 Julaị 1959 |
Ebe ọ nwụrụ | Effon-Alaiye |
Asụsụ obodo | Asụsụ Yoruba |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụsụ Yoruba, pidgin Naịjirịa |
ọrụ ọ na-arụ | preacher |
nnọchiaha nkeonwe | L485 |
Joseph Ayo Babalola (25 Eprel 1904 - 26 Jula 1959) bu onye ozi oma izugbe mbu nke Christ Apostolic Church,[1] Naigeria.
Onwu Joseph Ayo Babalola mere na 26 Jula 1959 na Ede, Osun State, Naigeria. Babalola nwuro n'enweghi oria.[2]
Akuko banyere onwu ya bu otu Baba Abiye na Ede.[3][4]
Otu o du, Prophet I. O. Ogedegbe kesara akuko aho ozo na wee malite ife efe.[5]
[6]
[7]